Lyrics

Phyno and Jeriq Share Reflective Lyrics for Ije Enu

Explore the lyrics to Phyno and Jeriq's reflective track, Ije Enu, which explores perseverance, humility, and moving from hardship to success.

Phyno and Jeriq Lyrics

Ije Enu by Phyno featuring Jeriq is a reflective, deeply grounded track centered on humility, patience, and perseverance through life’s journey, with the lyrics warning against arrogance, encouraging endurance through struggle, and acknowledging God’s grace in transforming past hardship into success.

LET THAT SINK IN Album Cover

Phyno & Jeriq – Ije Enu Lyrics

Ah-ah (ogbe, kpere)
Ah-ah

I dey hustle make I see front o
I dey go to bed with no light o
If I talk, dem go begin laugh o
On the air but I go soon land o
Everybody wey dey look you lesser
Oge na abia dem go know you wella
Every day I pray for new heights o
And I thank God for my new life o

Kpere, ah-ah
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Kpere, ah-ah
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Mama mụ gwalụm nwa’m o
Ọkwa ịmana ndidi bụ ije enu o
Kpere, ah-ah
Onye ejikwana ụwa we nya isi o

(Ogbe)
Onye ejikwana ụwa me ọnụ, uwa na-eme ntụghari
Anọkwam n’ụzọ ka nwanyị na-ele afịa mbụghari
Emena nwanne gị underate ma Ifeoma na-emelu gị
Nwoke na-ebe akwa alịlị before na-ebezi akwa anwụlị
Wepụ aka enwe n’ọfe before ọ mebielụ gị ife
Na-achụkwa aja kam hapụ I no n’ana ka ute
Ụdem na-ede ngozi dị n’arụm ka ude
Ọ ga-abụlụ mmadụ ncha bụ ekpere anyị na-ekpe
Ise

Atụna ụjọ fight for your right ka ịbụ activist
Na-alụ masterpiece ifem na-achọzi bụ to master piece
Mercedes today tomorrow ga-abụkwa lambo keys
Christ melụm Amara na embassy m ka Pastor Chris
Nọlụ on motion e match break n’afịa m arụ
Ọnwe ka ọ dị na onye nọ n’iru biazi naba azụ
Isi nkume ana-achọzi kịta bụ okwute ajụlụ ajụ
Nke dị n’iru ka nkụ
Ebube agụ na-eche agụ

Kpere, ah-ah
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Kpere, ah-ah
Onye ejikwana ụwa we nya isi o
Maka Mama mụ sị mụ nwa ọma o
Ọkwa ịmana ndidi bụ ije enu o
Ah, ah-ah
Onye ejikwana ụwa we nya isi o

More lyrics by Phyno

Wale Wrightz

Written by

Wale Wrightz Editor

Wale Wrightz is an editor at TopCityTune, covering new Nigerian music, Afrobeats and the stories behind the artists. He oversees the site’s news and entertainment coverage, checks every story before it’s published, and curates the weekly TopCityTune Top 10. Got a story tip or a correction? Reach him through the Contact page.

Add a comment

Your email address will not be published. Required fields are marked *